ìfé ozo şarkı sözleri

Intro Ahhhh yeaaa ahhhhh. Eyii Ifé aha aha Umu Obiligbo nnọọ oh. First verse. Owokowoijinkeonye Gilibati wogowogo asunye Na isi na poto poto...obibie omesie omebie odozie... Dianyi Medebe makana ozo bu iwe m Elegizanda okoye dokwalunumu ya aka na nti, dokwalunumu ya aka na nti makana ogu bu oguejiofo.. Atuolunu omalu omalu... Atuolunu ofeke...ofeke efenye isi na ofia... Onye Ana agwo ibi ona eto afo ga abi kwan oso na ajo ofia... Oyim gbado anya, gbado anya na uwa....ozoemena ozoemena doh. Chorus. Ozo-ozo...ozoemena...o Doh...ozoemena o doh doh doh... Umuobligbo's verse. Ifedimma som eje nga asi ya ozoemena x2 Ife di njo mebe nu e kwuo asi ya ozoemekwana. Onye asili jide ka iji na enu uwa nwelu ifé di mma ona eme...asi gi raa ka iji Nwanne m. Ina emekwa ife di njo... Oyi akwa awu aru Nwanne mu makwalu onwe gi. Onye na eme ifé di njo Nwannem makwalu onwegi, ife onye melu ka chukwu ji akwu ya Ugwo Nwanne m makwalu onwe gi... Imete mma gi na mma ya ana. Imete njo gi na njo ga ana...in a anu ka mmu na ekwu... Iye iyeh iyeh ozoemena..hei ozoemena ...ozoemena ya kaanyu na ekwulu ajo ife... Ozoemena ya kanyi na ekwu oo... Repeat Chorus. Outro Nulukwa ifeanyi na ekwu... Mu na akunwafor...oooh...na okpuozor Nwanne m...ina anu... Ozo emena oh oh oh oh ehh!
Sanatçı: ÌFÉ
Türü: Belirtilmemiş
Ajans/Yapımcı: Belirtilmemiş
Şarkı Süresi: 4:03
Toplam: kayıtlı şarkı sözü
ÌFÉ hakkında bilgi girilmemiş.

Fotoğrafı