chaerin kim rendezvous: igbo şarkı sözleri

Anam acupuncture gi ugbua E deberem gi nime ala obi m O Siri ike, Oke ihe mgbu Mana, Anam a chupu give Nani ihunanya Ka mu nwere ebe ino Cherekwa gi Ka ilaa Anyi Matara unyia Gi Ka m Nahu na nro, giri mmetuta ihunanya bia kwnem,na anya mmiri na anya gi neche Ihurum nanya Oditula mgbe ichoro ihapu I no nechere Mgbe mile Kam choro, lnogide gi nso, biko ekwe kwala Ka mulaa Odighim Ka ichetaram, iwere ihunanya m nile. Nsogbu odighi ma oburu naodighi mgbe imara Ugbua anam oro nro obi uto chupu iru uju miri emi, imezu onu m Ihurum nanya nihi na ihuru ya bu nwanyi karia..agam echebe gi oge nile, agaghim aharpu gi Ka ilaa Onye di oke omi ahia, ihunanya m Biko kwuo na anyi ga ano rue mgbe ebighi ebi Nani tukwasi m obi Jidesie akam ike Atopukwala aka anyi ozo
Sanatçı: Chaerin Kim
Türü: Belirtilmemiş
Ajans/Yapımcı: Belirtilmemiş
Şarkı Süresi: 4:39
Toplam: kayıtlı şarkı sözü
Chaerin Kim hakkında bilgi girilmemiş.

Fotoğrafı