fada omenukojesus chukwunemelum şarkı sözleri

N'eluigwe n'eluuwa eh Okwa so gi na-achi eze Oke mmanwu n'eti onwe ya Oke osisi n'enye ndu eh N'eluigwe n'eluuwa eh Okwa so gi na-achi eze Oke mmanwu n'eti onwe ya Oke mmiri n'ebu ogwe Unu mana Chukwu n'emelum eh Eyi imana Chukwu n'emelum eh Umuigbo imana Chukwu n'emelum eh Eyi imana Chukwu n'emelum eh M jebe ejebe okwa Chukwu n'edunumu eh Eyi imana Chukwu n'emelum eh M naba anaba okwa Chukwu n'edunumu eh Eyi imana Chukwu n'emelum eh Ogbajuolum okwa Chukwu n'azonumu eh Eyi imana Chukwu n'emelum eh Imana M nwebe mkpa n'okwa Chukwu n'egbolumu ya eh Eyi imana Chukwu n'emelum eh Iyeee iyeee iyeee iyeeeee M wee kobalu chim n'enuuwa ka-osi diri mu oh M wee kpoba chi na-aza oku doo zazienu mu oh Olisa doooooo Oburu n'isere aka Aru na-oga emekwa Olisa biko gbata oso eh Olisa biko gbata oso eh Leenu nwanne n'egbu nwanne n'enuuwa enyi n'egbu ibe ya Ilo na-uka bu ujo eh inugo Eeyi giri giri Eww imana opupu bu ije anyi o n'igba mbo Mbata bu ije anyi eh Okwa chi n'edunumu eh Okwa chi n'edunumu eh Nwoke ga-agbasi mbo ike n'enuuwa wee di ka ibe ya Ife agbalu n'oteka eh inugo Wee di ka ibe ya eh Okwa ya kam ji ebesalu gi n'enuuwa okike kelu ndu mu o Si gi biko gbata oso inugo Biko gbata oso o Anyi ga-agbabanu gbobidigidi Anyi ga-etibe alleluiaa Anyi ga-agbabanu gbobidigidi Anyi ga-etibe alleluia eh Iyelele nlelele nlelele nle Iyelele nlelele nlelele nle Iyelele nlelele nlelele nle Iyelele anyi ga-etibe alleluia eh Nyabu imana Chukwu n'emelum eh Eyi imana Chukwu n'emelum eh Ezi enyi imana Chukwu n'emelum eh Eyi imana Chukwu n'emelum eh Osibike n'okwa Chukwu n'edunumu eh Eyi imana Chukwu n'emelum eh Anyi gbaba uzo n'okwa Chukwu n'echenu mu eh Eyi imana Chukwu n'emelum eh Iyeee iyeee iyeee iyeeeee Aka mu eh eh Aka mu di n'elu eh N'ebum abu otito eh Bugara obinigwe Asim aka mu eh eh Aka mu di n'elu eh N'ebum abu otito eh Bugara obinigwee Eze ndi eze n'enuuwa Chi maara obim o Aka ekpuchi onwa mu eh Aka ekpuchi onwa mu eh Okwa chi n'emelunu m n'enuuwa Odi umu uwa k'ojoro Emeremonye ka chimu eh Odi umu uwa k'ojoro Osibike mkpobanu chimu Ayeeee Ona-azanu mu o Ayeeee Omelu mu m kenenu ya Ayeeee Omelu gaba eh Ayeeee Nganga egbue mu e Ayeeee Kam lechabanu eh Ayeeee Nganga egbue mu e Ayeeee Ngwanu k'anyi buru alleluia eburu o Anyi ga-agbabanu gbobidigidi Anyi ga-etibe alleluiaa Anyi ga-agbabanu gbobidigidi Anyi ga-etibe alleluiaa Iyelele nlelele nlelele nle Iyelele nlelele nlelele nle Iyelele nlelele nlelele nle Iyelele anyi ga-etibe alleluia eh N'eluigwe n'eluuwa eh Okwa so gi na-achi eze Oke osisi n'eche ndo eh Oke agaba n'eti onwe ya N'eluigwe n'eluuwa eh Okwa so gi na-achi eze Oke mmiri n'ebu ogwe e Oke mmanwu n'eti onwe ya Unu mana Chukwu n'emelum eh Eyi imana Chukwu n'emelum eh Umuigbo imana Chukwu n'emelum eh Eyi imana Chukwu n'emelum eh M jebe ejebe okwa Chukwu n'edunumu eh Eyi imana Chukwu n'emelum eh M naba anaba okwa Chukwu n'edunumu eh Eyi imana Chukwu n'emelum eh Ogbajuolum okwa Chukwu n'azonumu eh Eyi imana Chukwu n'emelum eh Imana M nwebe mkpa n'okwa Chukwu n'egbolumu ya eh Eyi imana Chukwu n'emelum eh Iyeee iyeee iyeee iyeeeee
Sanatçı: Fada OmenukoJesus
Türü: Belirtilmemiş
Ajans/Yapımcı: Belirtilmemiş
Şarkı Süresi: 5:29
Toplam: kayıtlı şarkı sözü
Fada OmenukoJesus hakkında bilgi girilmemiş.

Fotoğrafı