fadabarto aja missa agwusigo şarkı sözleri

K'anyị labanụ n'Aja Missa agwụsịgo K'anyị labanụ n'Aja Missa agwụsịgo K'anyị jebenụ n'ime ụwa Jee gbasaba oziọma Chukwu Ee! Ka anyị labanụ n'Aja Missa agwụsịgo Ka anyị labanụ n'Aja Missa agwụsịgo Ka anyị jebenụ kwusaba oziọma Ka anyị jeenụ n'ime ụwa Kwusaba oziọma Chineke Chineke bụ Ihụnanya Ọ hụrụ ụwa n'anya, zitere ya Kristi Onye kwere na Ya ga-enwe ndụ ebighịebi Ngwanụ ka anyị jee n'ime ụwa Kwusaba ịhụnanya nke Kristi K'anyị labanụ n'Aja Missa agwụsịgo K'anyị labanụ n'Aja Missa agwụsịgo K'anyị jebenụ n'ime ụwa Jee gbasaba oziọma Chukwu Ee! Ka anyị labanụ n'Aja Missa agwụsịgo Ka anyị labanụ n'Aja Missa agwụsịgo Ka anyị jebenụ kwusaba oziọma Ka anyị jeenụ n'ime ụwa Kwusaba oziọma Chineke Kristi bụ Ife e ji ahụ ụzọ N'Aja Missa dị asọ Ọ mụnyego ihe nke okwukwe Ka anyị jebenụ n'ime ụwa Kwusaba Ife nke Kristi K'anyị labanụ n'Aja Missa agwụsịgo K'anyị labanụ n'Aja Missa agwụsịgo K'anyị jebenụ n'ime ụwa Jee gbasaba oziọma Chukwu Ee! Ka anyị labanụ n'Aja Missa agwụsịgo Ka anyị labanụ n'Aja Missa agwụsịgo Ka anyị jebenụ kwusaba oziọma Ka anyị jeenụ n'ime ụwa Kwusaba oziọma Chineke Anyị bụ aka na ukwu Jesu Ukwu O ji akpaghari Na aka O ji eme mma Ka anyị gabazienụ na mba niile Kwusaba oziọma Chineke K'anyị labanụ n'Aja Missa agwụsịgo K'anyị labanụ n'Aja Missa agwụsịgo K'anyị jebenụ n'ime ụwa Jee gbasaba oziọma Chukwu Ee! Ka anyị labanụ n'Aja Missa agwụsịgo Ka anyị labanụ n'Aja Missa agwụsịgo Ka anyị jebenụ kwusaba oziọma Ka anyị jeenụ n'ime ụwa Kwusaba oziọma Chineke
Sanatçı: FadaBarto
Türü: Belirtilmemiş
Ajans/Yapımcı: Belirtilmemiş
Şarkı Süresi: 5:12
Toplam: kayıtlı şarkı sözü
FadaBarto hakkında bilgi girilmemiş.

Fotoğrafı