fadabarto anyi ehunyere gi şarkı sözleri

Anyị ehunyere Gị o! O Chineke Nna Aja anyị Aja obiọma Anyị na-ebutere Gị Nara ya Gọzie ya Gbanwoo ya Doonu ya nsọ Ma gọzie ya, Chukwu ọma Dị ka aja Ebel Nara ya Gọzie ya Gbanwoo ya Doonu ya nsọ Ma gọzie ya, Chukwu ọma Dị ka aja Ebel Etu mgbaisiọma Si agbago n'Ọlta Gị dị elu Dinwenu meenu Ka aja anyị rute Gị aka Nara ya Gọzie ya Gbanwoo ya Doonu ya nsọ Ma gọzie ya, Chukwu ọma Dị ka aja Ebel Nara ya Gọzie ya Gbanwoo ya Doonu ya nsọ Ma gọzie ya, Chukwu ọma Dị ka aja Ebel O Nna, aja nke a ụmụ Gị na-achụ Bu ofu aja ahụ Nwa Gị chụrụ n'obe Biko, anyị na-erunye ya Maka ndị dị ndụ na ndị niile nwụrụ anwụ Nara ya Gọzie ya Gbanwoo ya Doonu ya nsọ Ma gọzie ya, Chukwu ọma Dị ka aja Ebel Nara ya Gọzie ya Gbanwoo ya Doonu ya nsọ Ma gọzie ya, Chukwu ọma Dị ka aja Ebel Olisa doo naranụ aja ekele Ọkụ na-eri aja naranụ aja otito Achịcha si n'ihe ala mitara Na mmanya si na vaịn Ka anyị na-enye Gị Naranụ ha gọzie Nara ya Gozie ya Gbanwoo ya Doonu ya nsọ Ma gọzie ya, Chukwu ọma Dị ka aja Ebel Nara ya Gozie ya Gbanwoo ya Doonu ya nsọ Ma gọzie ya, Chukwu ọma Dị ka aja Ebel
Sanatçı: FadaBarto
Türü: Belirtilmemiş
Ajans/Yapımcı: Belirtilmemiş
Şarkı Süresi: 6:07
Toplam: kayıtlı şarkı sözü
FadaBarto hakkında bilgi girilmemiş.

Fotoğrafı