fadabarto chukwuemeka şarkı sözleri

Chukwuemekara mo (n'eziokwu) Bianụ lee ihe Nna m meere mo Lekene mo! Abụzikwa m onye ụwa ọma n'ime Chineke Nna emego m eze! Nnaemeka! (ka anyị kelee nụ Chineke n'O meka) Chukwu emekara mo! Ndị enyi mo! Soro m kelee Ya! Eh! n'O meeka! M kọwa ihe O meere mo! N'ezie chi ga-eji, chi ga-abọ ma agaghị m akọcha Aga m akọwa ole wee ghara ole (lekele mo Ị ga-ahu nwanne m) Bụ mmeso ọma Chukwu na ndụ mo Soro m kelee Ya eye! Chukwu emekara mo o o o o o o o o! Soro m kelee Ya, eye! N'ezie Chukwu emekara mo! Karịa ka m tụrụ anya Ihe ahụ m riọrọ Ya, ọ kwa ya ka O mere tinye ya jara Bịanụ soro mo k'anyị jee sị Ya n'Omeeka Soro m kelee Ya eye! Chukwu emekara mo o o o o o o o o! Soro m kelee Ya, eye! N'ezie Chukwu emekara mo! Karịa ka m tụrụ anya Ihe ahụ m riọrọ Ya, ọ kwa ya ka O mere tinye ya jara Bịanụ soro mo k'anyị jee sị Ya n'Omeeka Mmiri maa ọgazi n'elu, maa ya n'ala Ezi akịka ya ga-adịrịrị (akara chi ya ga-adịrịrị na-enweghị nhicha) Leenu mo! Onye iro bịara ka o gbuo ma laa n'iyi Na-akpa nkata ka o bo m nnu, hakpo m mmiri n'ime ndụ m Ma ọ maghị na ide ji ndụ m, Chinaechendo m etunyego m ugo A bụzikwa m akwa ugo, Ị ma na adịghị awa m awa Maka na mmiri mara ugo asagokwanụ ugo ahụ Chukwuemeka! Soro m kelee Ya eye! Chukwu emekara mo o o o o o o o o! Soro m kelee Ya, eye! N'ezie Chukwu emekara mo! Karịa ka m tụrụ anya Ihe ahụ m riọrọ Ya, ọ kwa ya ka O mere tinye ya jara Bịanụ soro mo k'anyị jee sị Ya n'O meeka Soro m kelee Ya eye! Chukwu emekara mo o o o o o o o o! Soro m kelee Ya, eye! N'ezie Chukwu emekara mo! Karịa ka m tụrụ anya Ihe ahụ m riọrọ Ya, ọ kwa ya ka O mere tinye ya jara Bịanụ soro mo k'anyị jee sị Ya n'Omeeka E nye nwata ihe karịrị ya ọ jụba enyere ya nye onye Gwanụ mo! onye ka m bụzi Chineke ji echere mo O meka! Soro m kelee Ya eye! Chukwu emekara mo o o o o o o o o! Soro m kelee Ya, eye! N'ezie Chukwu emekara mo! Karịa ka m tụrụ anya Ihe ahụ m riọrọ Ya, ọ kwa ya ka O mere tinye ya jara Bịanụ soro mo k'anyị jee sị Ya n'Omeeka Soro m kelee Ya eye! Chukwu emekara mo o o o o o o o o! Soro m kelee Ya, eye! N'ezie Chukwu emekara mo! Karịa ka m tụrụ anya Ihe ahụ m riọrọ Ya, ọ kwa ya ka O mere tinye ya jara Bịanụ soro mo k'anyị jee sị Ya n'O meeka Iye iye iye soro mo! Ka anyị jee tụọrọ Ya mma mma Chukwu emeka, nwanne m soro mo! Iye iye iye soro mo! Ka anyị jee tụọrọ Ya mma mma Chukwu emeka! (ndị enyi m soro nu mo!) Bịanu lee! Bịanu lee-lele-lele-lelee! Bịanụ lele mo! ihe ọñụ emeela! Ọnụ m juru n'ekele! Olisa emeka! Ihe ahụ m riọrọ Ya Ọ kwa ya k' O mere tinye ya jara Bịanụ soro mo! Ka anyị jee si Ya n' O meeka! Soro m kelee Ya eye! Chukwu emekara mo o o o o o o o o! Soro m kelee Ya, eye! N'ezie Chukwu emekara mo! Karịa ka m tụrụ anya Ihe ahụ m riọrọ Ya ọkwa ya ka O mere tinye ya jara Bịanụ soro mo k'anyị jee sị Ya n'Omeeka Soro m kelee Ya eye! Chukwu emekara mo o o o o o o o o! Soro m kelee Ya, eye! N'ezie Chukwu emekara mo! Karịa ka m tụrụ anya Ihe ahụ m riọrọ Ya ọkwa ya ka O mere tinye ya jara Bịanụ soro mo k'anyị jee sị Ya n' Omeeka
Sanatçı: FadaBarto
Türü: Belirtilmemiş
Ajans/Yapımcı: Belirtilmemiş
Şarkı Süresi: 8:29
Toplam: kayıtlı şarkı sözü
FadaBarto hakkında bilgi girilmemiş.

Fotoğrafı