fadabarto ebube gbadata şarkı sözleri

Ebube biko gbadata Chukwu ebube doo, naranụ onyinye anyị o! Ebube biko gbadata Chukwu ebube doo, naranụ onyinye anyị o! Nara biko! Naranụ ya gọzie ya Chukwu ebube doo, naranụ onyinye anyị o! Nara biko! Naranụ ya gọzie ya Chukwu ebube doo, naranụ onyinye anyị o! Achịcha na mmanya anyị na-ebutere Gị, Nna Chukwu ebube doo, naranụ onyinye anyị o! Ọ bụ ihe aka mmadụ siri n'ihe I nyere anyị mepụta Chukwu ebube doo, naranụ onyinye anyị o! Anyi na-ariọ Gi, wụsa ya ebube Gị Chukwu ebube doo, naranụ onyinye anyị o! Ebube biko gbadata Chukwu ebube doo, naranụ onyinye anyị o! Nara biko! Naranụ ya gọzie ya Chukwu ebube doo, naranụ onyinye anyị o! Nara biko! Naranụ ya gọzie ya Chukwu ebube doo, naranụ onyinye anyị o! Onyinye anyị ndị a si anyị n'obi Chukwu ebube doo, naranụ onyinye anyị o! Ebube Shekinah, wụsa anyị ebube Gị Nna Chukwu ebube doo, naranụ onyinye anyị o! Nara ya n'aka ụkọchukwu Gi Chukwu ebube doo, naranụ onyinye anyị o! Ebube biko gbadata Chukwu ebube doo, naranụ onyinye anyị o! Nara biko! Naranụ ya gọzie ya Chukwu ebube doo, naranụ onyinye anyị o! Nara biko! Naranụ ya gọzie ya Chukwu ebube doo, naranụ onyinye anyị o!
Sanatçı: FadaBarto
Türü: Belirtilmemiş
Ajans/Yapımcı: Belirtilmemiş
Şarkı Süresi: 4:50
Toplam: kayıtlı şarkı sözü
FadaBarto hakkında bilgi girilmemiş.

Fotoğrafı