fadabarto erimeri şarkı sözleri

Erimeri eh! Erimeri eh Ahụ Kristi na Ọbara Kristi bụ Iheoriri ezie Na Iheọñụñụ ezie K'anyi jee nụ, nara nụ Kristi, n'Ọ bụ Erimeri eh! Erimeri eh! Erimeri eh! Erimeri! Erimeri! Erimeri eh! Erimeri eh! Erimeri eh! Erimeri! Erimeri! K'anyị jee nụ nara Kristi n'Ọ bu Nri dị nsọ, Nri dị ụsọ Nri dị ebube, Nri mara mma Detụ Ya, Detụ Ya ọnụ Detụ Ya ọnụ ka Ị hụ Na Kristi dị ụsọ n'Ọ bụ Erimeri Ahu na Ọbara Kristi bụ Iheoriri ezie na Iheọñụñụ ezie Nke na-enye ndụ ọkpụ Anyị rie Ya, Anyi nụọ Ya Anyị ga-enwe ndụ, ndụ nke ime mmụọ Erimeri eh! Erimeri eh! Erimeri eh! Erimeri! Erimeri! Erimeri eh! Erimeri eh! Erimeri eh! Erimeri! Erimeri! K'anyị jee nụ nara Kristi n'Ọ bu Nri dị nsọ, Nri dị ụsọ Nri dị ebube, Nri mara mma Detụ Ya, Detụ Ya ọnụ Detụ Ya ọnụ ka Ị hụ Na Kristi dị ụsọ n'Ọ bụ Erimeri Kedu ịhụnanya ka nke a Na Chukwu mere onwe Ya Iheoriri Ọ kwa ịhụnanya ka ịhụnanaya Na Chukwu mere onwe Ya Iheoriri Erimeri eh! Erimeri eh! Erimeri eh! Erimeri! Erimeri! Erimeri eh! Erimeri eh! Erimeri eh! Erimeri! Erimeri! K'anyị jee nụ nara Kristi n'Ọ bu Nri dị nsọ, Nri dị ụsọ Nri dị ebube, Nri mara mma Detụ Ya, Detụ Ya ọnụ Detụ Ya ọnụ ka Ị hụ Na Kristi dị ụsọ n'Ọ bụ Erimeri Erimeri! Erimeri! Erimeri eh! Erimeri! Erimeri! Ọ bu Erimeri eh! Erimeri! Erimeri! Erimeri eh! Erimeri! Erimeri! Ọ bu Erimeri eh! Ahụ Kristi Ọbara Kristi mo! Ọ bụ Nri na-enye ndụ Ndụ ebighịebi Ọ bụ Nri na-enye ike Nri ndị ije na-eri Onye riri nri a Ọ ga-enwe ndụ ebighịebi K'anyị jee jee jee nụ jee nara Ya! Ọ bụ Nriọma! Ọ bụ Nriọma eh! Erimeri! Erimeri! Erimeri eh! Erimeri! Erimeri! Ọ bụ Erimeri eh! Ọ bụ Erimeri eh! Erimeri eh! Erimeri eh! Erimeri! Erimeri! Erimeri eh! Erimeri eh! Erimeri eh! Erimeri! Erimeri! K'anyị jee nụ nara Kristi n'Ọ bu Nri dị nsọ, Nri dị ụsọ Nri dị ebube, Nri mara mma Detụ Ya, Detụ Ya ọnụ Detụ Ya ọnụ ka Ị hụ Na Kristi dị ụsọ n'Ọ bụ Erimeri
Sanatçı: FadaBarto
Türü: Belirtilmemiş
Ajans/Yapımcı: Belirtilmemiş
Şarkı Süresi: 7:11
Toplam: kayıtlı şarkı sözü
FadaBarto hakkında bilgi girilmemiş.

Fotoğrafı