fadabarto nara ekele şarkı sözleri

Chukwu Onye dị ike Chukwu Onye dị nsọ Chukwu dị ebube E soro amara ụzọ mo Oge eruwo mgbe anyị ji enye Gị ekele Bịa nara ekele mo Eze mo! nara ekele mo Nara, nara, nara Nara ekele mo (Nara ekele mo!) Nara otito Chukwu (Nara otito mo, Nna!) Nara, nara, nara (Nara ya Chukwu ọma mo!) Nara ya Chukwu, eze mo (Nara ya Chukwu ọma mo!) Chukwu mo, nara ya n'o ruuru Gị o Chukwu Ọkasị akasị Chukwu na-eburu m agha zoro ezo Chukwu na-agwọ m ọrịa na-anaghị ego Oke Chi m; Mmụọ ka mmụọ Aga m akọwa ole ghara ole Bụ mmeso ọma Gị na ndụ m Aga m akọwa kọwa kọwa kọwa Kọwa kọwa kọwa kọwa ole ghara ole Bụ mmeso ọma Gị na ndụ mo Gi Onye na-ekwe nkwa mezuo nkwa Gị Aga m akọrọ ụmụ ụwa, ihe I na-emere mo Nara ekele mo! Nara, nara, nara Nara ekele mo (Nara ekele mo!) Nara otito Chukwu (Nara otito mo, Nna!) Nara, nara, nara (Nara ya Chukwu ọma mo!) Nara ya Chukwu, eze mo (Nara ya Chukwu ọma mo!) Chukwu mo, nara ya n'o ruuru Gị o Chukwu Onye bi n'igwe Gịnị ka m ga-enye Gị, Nna m Ka o wee zuoro Gị, maka ihe ọma I na-emere mo N'ezie, onyinye anyị na-enye Gị o Abụghịkwa i ji kwụọ Gị ụgwọ Maka mmeso ọma Gị n'ime ndụ mo, Nna m Chukwu enweghị m ọlaọcha e E nweghị m ọlaedo Nke m ga-enye Gị Chi m ọma Maka ihe ọma I na-emere mo! Ihe m ji bịa bụkwa abụ ekele Ihe m ji bịa bụkwa abụ otito Isiala, na ikpereala; Ọ bụ Gị nwe ya Isiala n'ọbu Gị nwe ya Ikpereala n'ọbụ Gị nwe ya Ana m achiniri Gị aka elu o Sị Gị: Nna m, daalụ o Iye iye iye iye Oh Nara ekele mo Nara otito mo Asị na arụ m bụ sọ ọnụ eh Ozughị inye Gị ekele Nara ekele mo N'ọbụ Gị nwe ya Iye iye iye iye Chukwu nara ekele Chukwu nara otito Isiiyi nke ndụ m Nwanne otu onye Odogwu akataka Eh na Amen Onye mmeri Chi a na-akpọ ofu ugboro O za ugboro asaa Ikuku mbekumbe mo Okokomikoomi Onyeọma mo Onye na-edu ije Ezi Chimo Oke Mmụọ Oke Chi Mmụọ ka mmụọ Onye na-enye ndụ Onye na-enye akụ Onye na-enye nwa Onye na-agwọ ọrịa Onyeọma mo, nara ekele mo! Nara otito mo! Isiala n'ọ bụ Gị nwe ya Ikpereala n'ọbụ Gị nwe ya Chukwu nara ekele m jiri bịa o (Nara ya n'o ruuru Gị o) Eze nara otito m jiri bịa o (Nara ya n'o ruuru Gị o) Biko nara ya n'ọbụ Gị nwe ya (Nara ya n'o ruuru Gị o)
Sanatçı: FadaBarto
Türü: Belirtilmemiş
Ajans/Yapımcı: Belirtilmemiş
Şarkı Süresi: 5:54
Toplam: kayıtlı şarkı sözü
FadaBarto hakkında bilgi girilmemiş.

Fotoğrafı