fadabarto onye oluebube şarkı sözleri

Kulie nụ k'anyị jee jaa Ya mma K'anyị jee kelee Chineke Onyeọma, sị Ya n'O meela eh! Kulie nụ k'anyị jee nụ jaa Ya mma (K'anyi jee e e jaa ya mma!) K'anyị jee kelee Chineke Onyeọlụebube Yahweh emekwaala nk' O jiri bụrụ Chi eh! (Kulie nụ k'anyị jee jaa Ya mma!) Kele kelee nụ Chi mo o o! Keleere nụ m Yahweh! (k'anyị jee nụ, k'anyị jee!) Keleere nụ m Chimo! (k'anyị jee nụ, k'anyị jee!) Ndị enyi m soro mo! (bịa soro mo!) Keleere m Chimo o o o! (keleere nụ m Chimo o o o!) Onyeọlụebube! (Onyeọlụebube emeela!) Onyeọlụebube! Yahweh emekwaala k' O si eme Ngwa lezianụ m anya (Lezianụ m anya eh) (Ọñụ ejula m obi) Ihe ahụ na-ekweghị omume (O mego ya) Ka Chi m mere tinye ya jara (tinye ya jara) Onyeọlụebube! (Onyeọlụebube mo!) Ọwa nkụ siri ike! (daalụ o!) Aka m dị n'elu! (Chiọma) (Olisa) nar'ekele mo! Aga m eji ọñụ, gbara egwu m, butere Gị ụkpa ekele Were kelee Gị (were bia kelee Gi) (Sị Gị) Sị Gị Nna n'I meela! (Nar' ekele!) (Chi mara obi mo!) Onyeọlụebube! (Ebube n'onwe ya) Onyeọlụebube mo! Onyeọlụebube ndeewo! (Chukwu mara mkpa m) (Nar' otito!) Onyeọlụebube! (Ebube n'onwe ya) Onyeọlụebube mo! Onyeọlụebube ndeewo! Ị makwa na mgbe ọ gbajuru dọọrọ m Ọ dị ka nke m agwụsiala Ogwu na ọkịrịka juru n'ụzọ mo! Anya mmiri! Akwa ndeeli na akwa arịrị bụrụ nri m Onye ilo fooro ntutu taa na m agaghị añụ mmiri tọgbọ iko Mana Onyeọlụebube jidere m aka Ya dị ike Wee kwuo na nwa agụ (wee mee m nwa agụ) Agaghị ata ahịhịa e! Yahweh emekwaala nk' O jiri bụrụ Chi) (Kulie nụ k'anyị jee jaa Ya mma!) Kele kelee nụ Chi mo o o! Keleere nụ m Yahweh! (k'anyị jee nụ, k'anyị jee!) Keleere nụ m Chimo! (k'anyị jee nụ, k'anyị jee!) Ndị enyi m soro mo! (bịa soro mo!) Keleere m Chimo o o o! (keleere nụ m Chimo o o o!) Onyeọlụebube! (Onyeọlụebube emeela!) Onyeọlụebube! Yahweh emekwaala k' O si eme Ngwa lezianụ m anya (Lezianụ m anya eh) (Ọñụ ejula m obi) Ihe ahụ na-ekweghị omume (O mego ya) Ka Chi m mere tinye ya jara (tinye ya jara) Onyeọlụebube! (Onyeọlụebube mo!) Ọwa nkụ siri ike! (daalụ o!) Aka m dị n'elu! (Chiọma) (Olisa) nar'ekele mo! Aga m eji ọñụ, gbara egwu m, butere Gị ụkpa ekele Were kelee Gị (were bia kelee Gi) (Sị Gị) Sị Gị Nna n'I meela! (Nar' ekele!) (Chi mara obi mo!) Onyeọlụebube! (Ebube n'onwe ya) Onyeọlụebube mo! Onyeọlụebube ndeewo! (Chukwu mara mkpa m) (Nar' otito!) Onyeọlụebube! (Ebube n'onwe ya) Onyeọlụebube mo! Onyeọlụebube ndeewo! Ehi na-enweghị ọdụ Chi ya na-achụrụ ya ijiji Chi gboo ọgụ, ọ dị ka ọ dị mfe O kwuru okwu ebili mmiri were dere jụụ Ọ gwọọla m ọrịa mo! Ọ zago m ekpere! Bulitekwa m elu, mee m eze Lekene ọrụ ịtụnanya Ya Nwanne m o riri m ọnụ eh! (Yahweh emekwaala nk' O jiri bụrụ chi) (Kulie nụ k'anyị jee jaa Ya mma!) Kele kelee nụ Chi mo o o! Keleere nụ m Yahweh! (k'anyị jee nụ, k'anyị jee!) Keleere nụ m Chimo! (k'anyị jee nụ, k'anyị jee!) Ndị enyi m soro mo! (bịa soro mo!) Keleere m Chimo o o o! (keleere nụ m Chimo o o o!) Onyeọlụebube! (Onyeọlụebube emeela!) Onyeọlụebube! Yahweh emekwaala k' O si eme Ngwa lezianụ m anya (Lezianụ m anya eh) (Ọñụ ejula m obi) Ihe ahụ na-ekweghị omume (O mego ya) Ka Chi m mere tinye ya jara (tinye ya jara) Onyeọlụebube! (Onyeọlụebube mo!) Ọwa nkụ siri ike! (daalụ o!) Aka m dị n'elu! (Chiọma) (Olisa) nar'ekele mo! Aga m eji ọñụ, gbara egwu m, butere Gị ụkpa ekele Were kelee Gị (were bia kelee Gị) (Sị Gị) Sị Gị Nna n'I meela! (Nar' ekele!) (Chi mara obi mo!) Onyeọlụebube! (Ebube n'onwe ya) Onyeọlụebube mo! Onyeọlụebube ndeewo! (Chukwu mara mkpa m) (Nar' otito!) Onyeọlụebube! (Ebube n'onwe ya) Onyeọlụebube mo! Onyeọlụebube ndeewo! Ooooh I meela Nna (Onyeọlụebube I meela! Onyeọlụebube I meela!) Daalu, Onyeọlụebube Ndewo! Ooooh I meela Nna (Onyeọlụebube I meela! Onyeọlụebube I meela!) Daalu, Onyeọlụebube Ndewo! Chi na-enye ndụ! Chi na-enye nwa! Chi na-enye akụ na ụba! Ndeewo! Olol'ihe lor'enyi! Agụ na-eche mba! Ọdọ mmiri Bethsaida! Ọ bata o bie mo! Ọ gbara nkịtị okwu juru n'ọnụ Ya! Ebube ka ebube ka a na-akpọ Gị! Onye gar'ije n'elu mmiri! Oti mbodombo! Onyeọlụebube I meela! Onyeọlụebube I meela! Onyeọlụebube Ndewo!
Sanatçı: FadaBarto
Türü: Belirtilmemiş
Ajans/Yapımcı: Belirtilmemiş
Şarkı Süresi: 7:46
Toplam: kayıtlı şarkı sözü
FadaBarto hakkında bilgi girilmemiş.

Fotoğrafı