fadabarto somkenechukwu şarkı sözleri

So m kene Chukwu n' Ọ na-eme mma (Soro m kene Ya) So m kene Chukwu n' Ọ na-eme mma (Eh! Onye na-eme mma k' Ọ bụ) Soro m kene Chukwu n' Ọ na-eme mma Ọ bụ Chi dị mma Ọ dị mma na-eme mma Eze Omemma Chi mara mkpa mo! Chi na-aza m ekpere! E cheta obi esie ike mo! Omeọkachie! Ama ama amasị amasị! Ebube dike! Onye mmeri! Oke Mmụọ! Olol'ihe lor'ihe lor'ihe lor' enyi! Ebube mbekumbe mo! Nkume mgbe ebighiebi Oke mmanwụ na-eti onwe ya (Tuo Ya) Igwe! (igwe na-ezoro ọoha) Sorom k'anyị je tụọro Ya Mma mma Sị Ya n'O meela Sị Ya daalụ o! Olisa nke Igwe! Omeọkachie! Aka m dị n'elu Chukwu ọma nara aja ekele mo (Ndi enyi mo!) So m kene! So m kene! So m kene Chukwu! Soro m kene Chukwu n' Ọ na-eme mma! So m kene! So m kene! So m kene Chukwu! Soro m kene Chukwu n' Ọ na-eme mma! Ifeọma Chi na-emere mo! Ọnụ m apụghi ikọcha ya Ọlụọma Chi na-alụrụ mo! Ọnụ m apụghi ikọcha ya! O - o – o – oh! Obi na-asọ mo, nwanne m! So m kene Chukwu n' Ọ na-eme mma (Soro m kene Ya) So m kene Chukwu n' Ọ na-eme mma (Eh! Onye na-eme mma k' Ọ bụ) Soro m kene Chukwu n' Ọ na-eme mma Ọ bụ Chi dị mma Ọ dị mma na-eme mma Eze Omemma Chi mara mkpa mo! Chi na-aza m ekpere! E cheta obi esie ike mo! Omeọkachie! Ama ama amasị amasị! Ebube dike! Onye mmeri! Oke Mmụọ! Olol'ihe lor'ihe lor'ihe lor' enyi! Ebube mbekumbe mo! Nkume mgbe ebighiebi Oke mmanwụ na-eti onwe ya (Tuo Ya) Igwe!!! Soro mo k'anyị je tụọrọ Ya mma mma Sị Ya n'O meela Sị Ya daalụ o! Olisa nke igwe! Omeọkachie! Aka m dị n'elu Chukwu ọma nara aja ekele mo (Ndi enyi mo!) So m kene! so m kene! so m kene Chukwu! Soro m kene Chukwu n' Ọ na-eme mma! So m kene! so m kene! so m kene Chukwu! Soro m kene Chukwu n' Ọ na-eme mma! Bịanụ soronu mo! Ka anyị ken' Olisa Bịa soronụ mo! Ka anyi mee Ya Eze O - o – o – oh! Obi na-asọ mo, nwanne m! So m kene Chukwu n' Ọ na-eme mma (Soro m kene Ya) So m kene Chukwu n' Ọ na-eme mma (Eh! Onye na-eme mma k' Ọ bụ) Soro m kene Chukwu n' Ọ na-eme mma Ọ bụ Chi dị mma Ọ dị mma na-eme mma Eze Omemma Chi mara mkpa mo! Chi na-aza m ekpere! E cheta obi esie ike mo! Omeọkachie! Ama ama amasị amasị! Ebube dike! Onye mmeri! Oke Mmụọ! Olol'ihe lor'ihe lor'ihe lor' enyi! Ebube mbekumbe mo! Nkume mgbe ebighiebi Oke mmanwụ na-eti onwe ya (Tuo Ya) Igwe!!! Soro mo k'anyị je tụọro Ya Mma mma Sị Ya n'O meela Sị Ya daalụ Olisa nke Igwe! Omeọkachie! Aka m dị n'elu Chukwu ọma nara aja ekele mo (Ndi enyi mo!) So m kene! so m kene! so m kene Chukwu! Soro m kenechukwu n' Ọ na-eme mma! So m kene! so m kene! so m kene Chukwu! Soro m kene Chukwu n' Ọ na-eme mma! Ekenee dike na nke O mere eme o! Ike ga-adịkwa ya ime ọzọ! Aga m e buru ụkpa ekele mo! Jee tụọrọ Ya mma mma! O - o – o – oh! Obi na-asọ mo, nwanne m! So m kene Chukwu n' Ọ na-eme mma (Soro m kene Ya) So m kene Chukwu n' Ọ na-eme mma (Eh! Onye na-eme mma k' Ọ bụ) Soro m kene Chukwu n' Ọ na-eme mma Ọ bụ Chi dị mma Ọ dị mma na-eme mma Eze Omemma Chi mara mkpa mo! Chi na-aza m ekpere! E cheta obi esie ike mo! Omeọkachie! Ama ama amasị amasị! Ebube dike! Onye mmeri! Oke Mmụọ! Olol'ihe lor'ihe lor'ihe lor' enyi! Ebube mbekumbe mo! Nkume mgbe ebighiebi Oke mmanwụ na-eti onwe ya (Tuo Ya) Igwe!!! K'anyị je tụọro Ya mma mma Sị Ya n'O meela Sị ya daalụ Olisa nke Igwe! Omeọkachie! Aka m dị n'elu Chukwu ọma nara aja ekele mo (Ndi enyi mo!) So m kene! so m kene! so m kene Chukwu! Soro m kenechukwu n' Ọ na-eme mma! So m kene! so m kene! so m kene Chukwu! Soro m kene Chukwu n' Ọ na-eme mma!
Sanatçı: FadaBarto
Türü: Belirtilmemiş
Ajans/Yapımcı: Belirtilmemiş
Şarkı Süresi: 9:04
Toplam: kayıtlı şarkı sözü
FadaBarto hakkında bilgi girilmemiş.

Fotoğrafı