fadabarto ukochukwu ebeebe şarkı sözleri

Ị bụ ụkọchukwu ebighịebi (turu! turu!) N'usoro nke Melkizedek mgbe ochie (turu! turu ugo!) Ị bụ ụkọchukwu ebeebe (n'ezie) N'usoro nke Melkizedek N'usoro nke Melkizedek N'usoro Melkizedek! Melkizedek! Melkizedek mgbe ochie Goribe na Ị bụ ụkọchukwu ebeebe N'usoro nke Melkizedek Melkizedek! Chukwu añụgo iyi! Ọ gaghị añụghasị! Onyenweanyị Chineke ahọrọla gị ijere ya ozi Nwanne m egwu atụla gị Onyenweanyị Chineke nọnyeere gị Ị bụ ụkọchukwu ebeebe! Ị bụ ụkọchukwu ebighịebi (turu! turu!) N'usoro nke Melkizedek mgbe ochie (turu! turu ugo!) Ị bụ ụkọchukwu ebeebe (n'ezie) N'usoro nke Melkizedek N'usoro nke Melkizedek N'usoro Melkizedek! Melkizedek! Melkizedek mgbe ochie Goribe na Ị bụ ụkọchukwu ebeebe N'usoro nke Melkizedek Melkizedek! Ọ dịghị onye na-ewelu ọrụ a n'ike aka ya Ọtụtụ ka a kpọrọ ma olemole ka a họọrọ Ọ kwa Chi na-akpọ, Chi na-ahọrọ,Chi na-eziga! Onyenweanyị Chukwu ahọrọlọ Gị nwanne m Ñụriba! Ị bụ ụkọchukwu ebighịebi (turu! turu!) N'usoro nke Melkizedek mgbe ochie (turu! turu ugo!) Ị bụ ụkọchukwu ebeebe (n'ezie) N'usoro nke Melkizedek N'usoro nke Melkizedek N'usoro Melkizedek! Melkizedek! Melkizedek mgbe ochie Goribe na Ị bụ ụkọchukwu ebeebe N'usoro nke Melkizedek Melkizedek! Ị bụghịzikwa mmadụ nkịtị, aka Chineke dị gị n'ahụ Ị bụzikwa ọkara mmadụ, ọkara mmụọ eh! Yọtaara anyị Chukwu ayịyọ n'aja Missa Ị bụ ụkọchukwu ebeebe! Ị bụ ụkọchukwu ebighịebi (turu! turu!) N'usoro nke Melkizedek mgbe ochie (turu! turu ugo!) Ị bụ ụkọchukwu ebeebe (n'ezie) N'usoro nke Melkizedek N'usoro nke Melkizedek N'usoro Melkizedek! Melkizedek! Melkizedek mgbe ochie Goribe na Ị bụ ụkọchukwu ebeebe N'usoro nke Melkizedek Melkizedek!
Sanatçı: FadaBarto
Türü: Belirtilmemiş
Ajans/Yapımcı: Belirtilmemiş
Şarkı Süresi: 5:17
Toplam: kayıtlı şarkı sözü
FadaBarto hakkında bilgi girilmemiş.

Fotoğrafı