fidelis c.dafe chineke ga za şarkı sözleri

I really don't know the questions in your heart Child of God But God knows and He will answer you in his own time Amalim ajuju di ni ime obi... O nwa nnem Amalim ife ne sogbu ndu i... O Chukwu malini obi... O Onyewem jeka Zai ekpele nwa nnem... o Eze Chineke ga Zai ekpele... o nwa nnem Jehovah nissi ge mee yi mma nwa chukwu... O Kpo ya Chineke ni oga za... O nwa nnem...O Onye ne mee ma ga Zai ekpele ikpo ya Chineke oza... O The Lord God will answer you whenever you call him child of God Onye ne mee mma ga Zai ekpele nwa nnem Jehovah nissi ge mee yi mma nwa chukwu... O Kpo ya Chineke ni oga za... O nwa nnem... O Onye ne mee ma ga Zai ekpele ikpo ya Chineke oza... O Osa ekpele ino ne kpe... O osa ekwa nu ino na kwa Onye nwe uwa ga zai ekpele.o Chim ke mee ye ni oge ya... O God will answer you all your prayers & cries in his own time Osa ekpele ino ne kpe... O osa ekwa nu ino na kwa Onye nwe uwa ga zai ekpele.o Biko cheli oge ke Chukwu... O Wait on God's time Child of God Onye ne mee mma ga Zai ekpele nwa nnem Jehovah nissi ge mee yi mma nwa chukwu... O Kpo ya Chineke ni oga za... O nwa nnem... O Onye ne mee ma ga Zai ekpele ikpo ya Chineke oza... O Onye ne mme mma le eka na gwo oria Ikpo ya Chineke oza... o nwa nnem Obu Eze bi ni igwe Jehovah ne mme mma Ikpo ya Chineke oza... O nwa Chukwu... O Onye ne mee mma ga Zai ekpele nwa nnem Jehovah nissi ge mee yi mma nwa chukwu... O Kpo ya Chineke ni oga za... O nwa nnem.. O Onye ne mee ma ga Zai ekpele ikpo ya Chineke oza... O Onye ne mee mma ga Zai ekpele nwa nnem Jehovah nissi ge mee yi mma nwa chukwu... O Kpo ya Chineke ni oga za..O nwa nnem.. O Onye ne mee ma ga Zai ekpele ikpo ya Chineke oza... O Ogwo oria e... Chineke... e Onyewem na za yi ee Jehovah Jehovah na za yi e ome mmaKpo ya Chineke oza yi e Kpo ya ome mma oza yi kpo ya ogwo oria oza yi e Kpo ya oye ndu... e oza yi e oza yi e You are awesome so awesome once have you spoken Twice have I heard it that power belongs to the Lord You are glorious so glorious once have you spoken Twice have I heard it that power belongs to the Lord I'm not giving up not even when the world is against my Soul I'm not giving up at all I'm holding on to your word I'm not giving up it doesn't matter what I'm going through I'm not giving up at all I'm holding on to your word Holding to your unchanging word Holding to your unchanging word Holding to your unchanging word Holding to your unchanging word For you're my God and my King Holding to your unchanging word For you're the owner of my Soul Holding to your unchanging word Ewelim oku kwe tiye ni oku onu I... o Holding to your unchanging word Ewelim oku kwe tiye ni oku onu I... o Ewelim oku kwe tiye ni oku onu I... o Mako ni iyu bu Onye ne che ndum... o Ewelim oku kwe tiye ni oku onu I... o Mako ni iyu bu Onye Ji ndum... o Ewelim okukwe tiye ni oku onu I... o Eze Chineke bia Zam ekpele I bu Onyewem Jehovah nissi bia mem mma ibu Onyewem Mkpoi ome mma biko bia ba zam... o Onyewem Onye ne mee mma bia zam ekpele mkpoi biko bia ba za... O Onye ne ye ndu bia Zam ekpele I bu Onyewem Jehovah Jireh bia mem mma ibu Onyewem Mkpoi onye ndu biko bia ba zam... o Onyewem Onye ne ye ndu bia zam ekpele mkpoi biko bia ba za... O Onye ne ye nwa bia Zam ekpele I bu Onyewem Jehovah Jireh bia mem mma ibu Onyewem Mkpoi onye ndu biko bia ba zam... o Onyewem Onye ne ye nwa bia zam ekpele mkpoi biko bia ba za... O Onye ne ye nwa bia Zam ekpele I bu Onyewem Jehovah Jireh bia mem mma ibu Onyewem Mkpoi onye nwa biko bia ba zam... o Onyewem Onye ne ye nwa bia zam ekpele mkpoi biko bia ba za... O Onye ne ye ego bia Zam ekpele Ibu Onyewem Jehovah Jireh bia mem mma ibu Onyewem Mkpoi onye ego biko bia ba zam... o Onyewem Onye ne ye ego bia zam ekpele mkpoi biko bia ba za... O
Sanatçı: Fidelis C.Dafe
Türü: Belirtilmemiş
Ajans/Yapımcı: Belirtilmemiş
Şarkı Süresi: 6:16
Toplam: kayıtlı şarkı sözü
Fidelis C.Dafe hakkında bilgi girilmemiş.

Fotoğrafı