hettychi oraculum şarkı sözleri

Oraculum Eeezigboo nwata atulu Good lamb of God Achicha nke mara mmaa Beautiful Bread Enigwe ka osiri bia He came from.heaven Ka anyi seekpuoro ya Let us worship Him Obu chi anyi n'ezue, He is our God indeed Chukwu onye nzopta anyi Great God, our saviour Hum Aya nenye anyi nchekwube He gives us a lively expectation Chukwu onye afo omaaa Great and Kind hearted God Abiala m o I have come Onye nwem Abiara m ime uche gi My owner, I have come to do your will Lekwa muo, nwere m mee ihe osorogi Here am I, use me for whatever you wish Nara mu o, jiri m kwaa ngwa oru gi Accept me, use me as your tool Ziga muoo, aga m ejere gi ozi Send me LORD, I will go on errands for you E nyem gi onwe muo Chi mu were m mee iheomasirigi mu were m mee iheomasirigi I have given you myself, my God, use me for whatever you will. Abiala m o Onye nwem abiara m ime uche gi I have come, I have come, my Owner, I have come to do your will Agadaga chi mu buuru ebube karia ebube My mighty god of glory above glory Obi n'igwe nkeato, o obinigweee He that dwells in the 3rd heavens, He that dwells in the heavens Chukwuokike dim oma The Creator God of Abraham, my husband that iwns me Aaa bialaaa muoooo I have come I nwero atu You have not match Eeo inweroatu chimu You have not match my God Obi n'igwe kere elu, keekwa ala dineenum The Creator of the heavens and earth, My God Chineke, i nweeroatuu(my God, you have no match Hum Onyeoma mji emeonu okechi mu m ji ebu aghaa The one in whom.i make my boasts, my Mighty and offensive weapons of war Chineke e , inweeeero atuuu Dear Lord you have no match Echeta Obi esike My Courage Adair ezuruike Dependable God Dike na dimkpaa onyeoma Mighty warrior, Good one Olori ihe loro enyi, oloro ihe loro ihe loro eny He who swallowed that which swallowed and elephant Obi n'igwe nkeato, Obi n'igwe ogodo ya na apu n'alaeeeee He who dwells in the 3rd heavens, that His train reaches the earth Ekwensuu nuru olugiii gbagbụrụ da The devil heard his voice and fell helplessly Ajommụọ nuru aha gi wuba n'oke ohia Evil spirits heard your name and jumped into the forest Obi n'igwe leeeeee Oh thou that dwells in the heavens Chukwuoma le Thou good Lord Chukwu nna m inwero atu insula Oh my Father LORD, you have no match Nnukwu chi m I nweroatu dinwenuuum My almighty God, you have no match my Lord Onye ka m gaasi na oyili gi With whom.shall I compare you Onye e Who would that be Onye ka m gaasi na oyili gi chineke muo, I nwero atu With whom.shall I compare you My creator, you have no match Agbanwe agbanwe dinwenu m MY unchanging LORD I NWERO ATU You have no match Ikuku amanaonya, ezi muonso Holyghost, the untraceable Wind You have no match Mmuo k'ibe ya e, chim ee The Source Spirit, MY Go You have no match Nnuku anya m jiahuzo dinwenu m My great seeing eye(you have no match Chi nenyemu ndu, ezichimuleee My life giver, my good Lord you have no match Agadakpachiriuzo onye nchem My pillar of defence you have no match Ezichukwu n'agworia, onyeoma mji biri my healer by whom I live I nwero atuuuuu You have no match Aka n'agbaji igwe, ofu chim ana ekele ununabiala. The hand that breaks metals, Our God we greet in plurality You have no match Chinenyem ndu, Dike na dimkpa Eme uchegi n'uwa Inwero atu You have no match Omeokachie, ugwuahu ana ari atuegwu Nara ojijamma He who declares and none can disanull you have no match Uzu n'akpu nwa, agi mere nwanyiaga jiri Kuru nwaya so The porter that molds children, you make the barren carry to their children you have no match Eke kere uwa, agi mekwara onyisi jiri anya kporoakpo huzooo. Creator God, you're the reason the blind is seeing) I nweroatuuuu You have no match) Onye ka m gaasi n'oyili gi, onyee, onyee Onye ka m gaasi n'oyili gi, chineke muo, inwero atuu Mkpogbu agbara ekechi nnamu Gworoleeee The demon destroyer for my Father Ekechi Chukwuoma bi n'gwe ato ahu ebe ukwu nanaghi erueru The Good LORD dwells in the 3rd heavens, where no legs can access Onyeoma duu n'oche eze jiri anyanwu kpuchiri onwe ya The seated King has covered Himself with the Sun Obi n'igwe leeeeee Obi n'igwe leeeeee Oh thou that lives in Heaven Chukwuomalee Oh Good Lord Chukwuoma lee Oh Good Lord
Sanatçı: Hettychi
Türü: Belirtilmemiş
Ajans/Yapımcı: Belirtilmemiş
Şarkı Süresi: 10:18
Toplam: kayıtlı şarkı sözü
Hettychi hakkında bilgi girilmemiş.

Fotoğrafı