iceboy a short story şarkı sözleri

Le Woo baby Ke way Udo Emeli ife melu Nwoke ji bu o egbe Onwelu ife melu Nwoke ji gba Onwelu ife melu Nwoke ji bu o egbe Onwelu ife melu Nwoke ji gba Le N'isi mbido Nwoke dikwa mean n'ogbe Focusing dese anya mu na the goals Same time Nwoke n'ayo chukwu Nna Okwa last last chukwu nwe the final say Odiro ofele ife nji anya fu na street Ejiro afufu anyi isi Mana fa ncha dolu m n'isi Tata chukwu agozigo mu Tinyekwuolu m fisi Now abuzim onye isi Onye isi ndi isi ndi isi Le I swear to God My chi has never forsake me Put it on God Your chi will never forget you God's time but the best Enwero onye ma the date Kpebe ekpere bube onu Ma ina ekpekwa jide faith Got lots of stories to tell ma icho ige Ngwa gi something di sure n'iga ege Dropped out of school Ka m nyelu mma na mpa aka Enwe m umunne five fa ncha need enye m aka Igbotic Onwelu ife melu Nwoke ji bu o Egbe Onwelu ife melu Nwoke ji gba Onwelu ife melu Nwoke ji bu o Egbe Onwelu ife melu Nwoke ji gba Le Verse two Nke a n'agbaka mu isi Nchete ya Makachi ona ajawa mu isi I'm not ashamed to tell you Na mu agbabugo okada Oge ahu ntido owa ndi Obodo ana etu mu afa Oke afa n'egbu nwa nkita Afa eji edufu mmadu Afa eji arafu mmadu Afa na etipia mmadu Ice onye owa ndi a ji akpocha m ma pilot Nna akpara owa ga Otown gote ma groundnut If you know you know If you don't know nwanne imaro Ngwa yi kiga amata Ma agwaro gi ima n mata Iye ma agwaro gi ima n mata Onwelu ife melu Nwoke ji bu o Egbe Je chuba ego Onwelu ife melu Nwoke ji gba Nwanne je chuba ego Onwelu ife melu Nwoke ji bu o Egbe Je chuba ego Onwelu ife melu Nwoke ji gba Nwanne je chuba ego
Sanatçı: IceBoy
Türü: Belirtilmemiş
Ajans/Yapımcı: Belirtilmemiş
Şarkı Süresi: 3:03
Toplam: kayıtlı şarkı sözü
IceBoy hakkında bilgi girilmemiş.

Fotoğrafı