iceboy location şarkı sözleri

Location Ngwa ghanti Udo Asa gosi mu your your location Aga m abia ebe ahu Ka m bia lete gi my baby Oge adiro oge adiro Oyi m Nwoke ka nu ntule Ke way? Afo ise ozor Eji m akpota umu asa ebe a Oge adiro oge adiro Baby gwam ebe ino ka m kpo gi Nye m akaraa ka m suo gi Gwa m ebe ino ka m bia nu Baby Nye m akaraa ka m kpo gi Gwa m ebe ino ka m bia nu Gwa m ebe ino ka m bia fu gi Ngwa ghanti Gwa nu asa mu o Ya nye mu location Ya gwa mu ebe onu ka m ga fu ya Nne ke way? Asa gosi mu your your location Aga m abia ebe ahu Ka m bia lete gi my baby Oge adiro oge adiro Oyi m Nwoke ka nu ntule Ke way? Afo ise ozor Eji m akpota umu asa ebe a Oge adiro oge adiro Le Nye m the location Ihe a bụ afọ ezumu ike Nne Anyi ga efe n'elu Daa n'ala Ba ụgbọ oloko Hapu n'ebu m ike Le Ndi oyi m kana atu down Ama m oyi gi Nwoke ga n'eche Nne pasa e get why Mana Ihe ọ bụla nkwuru ina ekwe Ina ekwe Ama m n'iga n'ekwe Ndi a cho e jonz mana chukwu ama nkwe Ha Amaro na mu a bukwa ezigbote ekwe ekwe Ha zuzu o e zuzu o my guys e tie ha ekwe Hapu mudafukaz ha na ewe iwe Makana asa bugodi ezigbo igwe I bia na SA anyi adi a adi ogu Anyi adi aku okpor Ife men n'Apia but Igwe Legodi play boy acho m kati Abu m a captain mu a duga army Olu ojoo nwa na the party Nwe iwe n banye na Bugatti Your ex di kpoii anyi tunami Nwa si India tọ ka nanny O nye mu isi nsuo na Latin Mia mu Nti nsuba gujarati Imana fa di itọ fa cho ita m Fa so m we la la be mu Fa cho iri m Ndi a ewe fie m Nwanne Ndi a ewe lie m Mana onwe dii Asa gosi mu your your location Aga m abia ebe ahu Ka m bia lete gi my baby Oge adiro oge adiro Oyi m Nwoke ka nu ntule Ke way? Afo ise ozor Eji m akpota umu asa ebe a Oge adiro oge adiro Location Oh my Gush na Baby e u aaa Asa nye m the location E ehhh Baby nye m the location O o o Sherisa ah Sherisa ah O u o O u o Ngwa ghanti
Sanatçı: IceBoy
Türü: Belirtilmemiş
Ajans/Yapımcı: Belirtilmemiş
Şarkı Süresi: 3:06
Toplam: kayıtlı şarkı sözü
IceBoy hakkında bilgi girilmemiş.

Fotoğrafı