iceboy nwoke şarkı sözleri

Eh nwanne mu o nye mu afia ka mgba zuo afia Ighota Abulo m anu olili Woo baby Iceboy nwanne O baby girl na-o mu-a n'akpo yi O nna akpo yi ina-eme iyanga Obu n'imalozi na Nwoke dikwa woo Infact ka anyi ga se igbonga Igbongi o gi kpo ndia You know me I know you e no mean si n'anyi ma ndia Cheii odogwu n'epe mpe Nwanne Nwoke N'ebe ebe Nwoke nwe nku Nwoke ga efe efe Na Nwoke gbalucha Nwoke ga eche eche Muna gi bulu ya adime ekwe ekwe Nwoke fu ukwu Nwoke ga ata ata Ukwu nwe nti ukwu ka nwapa Eh nwanne mu o nye mu afia ka mgba zuo afia Ighota Abulo m anu olili Ke onye n'ekwu Onye n'ekwu Gwa nwa agbogho na-o mu-a n'ekwu Igbotic Ke onye n'ekwu nwanne ke way Gwa nwa agbogho na-o mu-a n'ekwu Odia Nwa agbogho na-o mu-a n'ekwu Onwelu ife i nwelu to say Bia kwuo ka m nu Nwa agbogho na-o mu-a n'ekwu Onwelu ife i nwelu yo say Bia gwam ka m nu Cheii nwoke bu ajoo anu Nwoke bu ajoo nwa Ajoo nwa si owerri ba nne afo Esi m owerri ba nne afo Nwoke bisa gi aka Imata n'oma eme Nga ata gi left right front Ikweta n'ona eme Nwoke bu eke ogwa Ina fu ihe isi ya n'eme Mbunye gi ibu ibu anyi danda itibe yo oma eme Nwoke bu egwu igbagwu Isi m n'enwu oku Nwoke gbara di mkpa Na Nwoke n'Apia oku Ke onye n'ekwu Onye n'ekwu Gwa nwa agbogho na-o mu-a n'ekwu Igbotic Ke onye n'ekwu nwanne ke way Gwa nwa agbogho na-o mu-a n'ekwu Odia Nwa agbogho na-o mu-a n'ekwu Onwelu ife i nwelu to say Bia kwuo ka m nu Nwa agbogho na-o mu-a n'ekwu Onwelu ife i nwelu yo say Bia gwam ka m nu
Sanatçı: IceBoy
Türü: Belirtilmemiş
Ajans/Yapımcı: Belirtilmemiş
Şarkı Süresi: 3:26
Toplam: kayıtlı şarkı sözü
IceBoy hakkında bilgi girilmemiş.

Fotoğrafı