ichie o goal şarkı sözleri
Go
Jaja Jaja jajajajajajajajaj
Kedu e! kedu e! kedu e! kedu e!
Ichie O Chiefo
Amarachukwu Ngozichukwu
Amarachukwu Ngozichukwu
Amarachukwu Ngozichukwu
Amarachukwu Ngozichukwu
Olurum maths gbalum pass, it's a goal
Chukwuemka chukwuAruka it's a goal
it's a goal, it's goal
Solum Tobechukwu
ISolumu kenechukwu
Ndi omelunma, solum Tobechukwu.
Ndi onyelu ndu taata, bia ka Anyi kenechukwu.
Fa Chalu anyi Chalu Anyi, chubanyi na uwa Omaaaaaaa!
Fa ji anyi akuasiri chezona na Anyi nwee chioma
Fachena nga Anwu, yet akana akuu!
Fachena Anyi ga agwu, afia m kana azuu And Fa chena Anyi ga enwe prostate yet akana anyu.
Aja welewele Men na eme kirikiri
Orgasm umunwa Anyi daputa na ogbo ife nkiri
Go tell them say we still dey here and we no dey comot here anytime soon
and onye mpotu there eyeya wotowotoX2
Egbe belu Ugo belu nke SI ebeya ebena Nku kwaayaaa
Ekperegi ekperegi ekperegi ekperegi
ekperegi ekperegi ekperegi ekperegi
I pray hard, cus, egwu abuhi egwu umulima
I work hard, olu abulo olu umuaka
I grind hard guy e no be moi moi
No be Choi choi my shoe na ebezi kio koi Owusagi-ighotaije no be talktalku
Igbo kwem Yaa!
Igbo kwesonu Yaa! - Wantame yooo!
Levels don pass Guantanamo bay
Niaja Balablue Bae
Nleka na sapa di real, omebelumachiekwehi-di-real, don't care what you think eziokwu bu na street di mean
Everybody wan win, everybody wan Bullion,
Imagine My guy cholu ije 10naira win 10milion
Odigokaogadi now Yoba Chukwu ka owelu amara ya tuo down
ekperegi ekperegi ekperegi ekperegi 2x