ifex g nwankpi şarkı sözleri

Ibiri, ibiri kam biri o Enu uwa bu ibiri kam biri o Mmanwu ulaga imakwan k'anyi si bido Mmanwu ulaga imakwan k'anyi si kwado Nwa iteghete, ebum egwu wee bia Tinyem n'egwu, anyi ma ife ana alu Ike fu n'anya okwe Aga etinyelu father ife na boot, uru akarina olu Idozisia bè gi, iburu asiri jebe bè onye ozo wee je biri O nulu ube, onulu ube O nulu ube nwanne agbana oso Chrs: Iyee X2 Amalugo anaa Okuko gbalu chi ya mgba o di ya ka chi ya adi efozi efo Iwee X2 Na nwa mkpi anaa IFEX VERSE: *Make'ie way for the boy Nwoke bu onyimonyi Onye dika m , none Son of the soil Aburom anu ewu but abum the goat Iburu chi gi uzo igbakaria usain bolt *Fa n'eze anyi ka Fruit Di forbidden Odika imaro the meaning Rie my money you kidding O mu ka wa na eneni Onwelu ife kara anyi obi, o kari don't be silly Biko nu emabinu Okwa nwoke n'enwero ego k'akpo dimkpa benin Am all about the bag ka ndi n'ayasi dirty Kolu ofu nwa baby Taba ya ka anu shaki Afufu e fit rom mpa ibute itaba so gi
Sanatçı: Ifex G
Türü: Belirtilmemiş
Ajans/Yapımcı: Belirtilmemiş
Şarkı Süresi:
Toplam: kayıtlı şarkı sözü
Ifex G hakkında bilgi girilmemiş.

Fotoğrafı