ij lovet onye nzoputa şarkı sözleri

Obu gini na eme na eba Onye nzoputa abiawo Imakwa ihe na eme na eba Onye nzoputa abiawo Gwa m ihe na eme na eba Onye nzoputa abiawo Onye nzoputa abiawo Onye nzoputa abiawo Onye nzoputa abiawo Ka o we diri anyi na mma Onye nzoputa abiawo Onye nzoputa abiawo Onye nzoputa abiawo Ka o we diri anyi na mma Ekwu eme Anyi na-asi gi nno Ekwu eme Ebekoa dike Ekwu eme Ogaranya na eke nwa Ekwu eme Odi mma eme mma Ekwu eme Onu ne ekwuru anyi o Ekwu eme Okwara uzo ni'kpa Ekwu eme Okwu anyi kpu nonu Ekwu eme Uda egbe ndi nso Onye nzoputa abiawo Ka o we diri anyi na mma Onye nzoputa abiawo Onye nzoputa abiawo Onye nzoputa abiawo K'owe diri anyi na mma Kirisekem Kirisekem Kirisekem kiribem Kirisem Kirisem Kirisem Kirisem Kirisem Kirisem Kiribedebembem Ka m nukwa nina emeri Ka m nuKwa na imeriri m Ngbe Chineke no notice Taaaa Ozo Igbo ndu abiawo Echete obi esie m ike Ooke! odum abiawo Ka o we diri anyi na mma oo Oma ka m si bia uwa o Ogbajiri igwe kpo ya nko Nwa nne otu onye abiawo Ka o we diri anyi na mma Onye nzoputa abiawo Onye nzoputa abiawo Onye nzoputa abiawo Ka o we diri anyi na mma Onye nzoputa abiawo Onye nzoputa abiawo Onye nzoputa abiawo Ka o we diri anyi na mma Onye nzoputa abiawo Onye nzoputa abiawo Onye nzoputa abiawo Ka o we diri anyi na mma Onye nzoputa abiawo Onye nzoputa abiawo Onye nzoputa abiawo Ka o we diri anyi na mma
Sanatçı: Ij lovet
Türü: Belirtilmemiş
Ajans/Yapımcı: Belirtilmemiş
Şarkı Süresi: 3:51
Toplam: kayıtlı şarkı sözü
Ij lovet hakkında bilgi girilmemiş.

Fotoğrafı