izuu obiorah bịa nụ nēné şarkı sözleri
Bịa nụ nene ịfe ọma nine chukwu melụ m
Nwanne m
Bịa nụ fụlụ ife ọma nine chukwu melụ m
Alleluia!
Ukwe ọñụ ka m ji bịa ekene
Bia nụ!
Solu m!
Bunie!
Ya enu!
Bịa nụ nene ịfe ọma nine chukwu melụ m
Nwanne m
Bịa nụ fụlụ ife ọma nine chukwu melụ m
Alleluia!
Ukwe ọñụ ka m ji bịa ekene
Bia nụ!
Solu m!
Bunie!
Ya enu!
Some kind things
Wey my God dey do for me
Lately,
In my life...
Awesome!
Some people done dey wonder
No be the same man
Sapa dey touch...
Done for!
Ma n'ị rate zie my status
And my latest update oh!
My story done dey change oh!
You see my God no dey fail oh!
Oh hoh!
The oil on my head
E just dey flow,
With powerful vibes!...
(E dey blow my mind!)
Like play, Like play
E choke dem
When dey see the grass
Is turning greener!...
(For my side!)
Ọ we setị zie my table
Like a royal banquet oh!
So, I no dey complain oh oh!
He butter my bread oh!
Yeey!
Bịa nụ nene ịfe ọma nine chukwu melụ m
Nwanne m
Bịa nụ fụlụ ife ọma nine chukwu melụ m
Alleluia!
Ukwe ọñụ ka m ji bịa ekene
Bia nụ!
Solu m!
Bunie!
Ya enu!
Bịa nụ nene ịfe ọma nine chukwu melụ m
Nwanne m
Bịa nụ fụlụ ife ọma nine chukwu melụ m
Alleluia!
Ukwe ọñụ ka m ji bịa ekene
Bia nụ!
Solu m!
Bunie!
Ya enu!
Once upon a time...
Ị ma na nwọke enwer' ife ọ ga-eli!
Once upon a time...
Ị ma na nwọke enwer' ebe ọ ga-ebi!
Once upon a time...
Ọ dị zị nụ ka chukwu okike
E bi rọ zị n' en'igwe
Ọ dị zị nụ ka chi m ejigo n'etiti efifie
Ọ we gbaju zie we dọlụ,
K'ọnye ji zị nụ isi ej' ije!
(Ije!...)
Once upon a time...
It was hustling bustling,
Without raking in no money!
The cold nights in the garden
With no shelter wasn't funny!
All the shi' I had to deal with
Even when I'm fukin' hungry!...
Once upon a time...
My whole life situation
Was being threatened by the sickness
Was living at the brink
Of my own troubled weak existence
Until God came through with healing
And I'm standing as a living witness!
(Witness!...)
Bịa nụ nene ịfe ọma nine chukwu melụ m
Nwanne m
Bịa nụ fụlụ ife ọma nine chukwu melụ m
Alleluia!
Ukwe ọñụ ka m ji bịa ekene
Bia nụ!
Solu m!
Bunie!
Ya enu!
Bịa nụ nene ịfe ọma nine chukwu melụ m
Nwanne m
Bịa nụ fụlụ ife ọma nine chukwu melụ m
Alleluia!
Ukwe ọñụ ka m ji bịa ekene
Bia nụ!
Solu m!
Bunie!
Ya enu!

