jabanero aku n'uba şarkı sözleri
Acho ima ga ama ta kwam
Onye n'ekwero ga ekwete kwa
Onu mmuo nso ngwa gbakota
Jabanero nwa nma nwa abiriba
Okwa chukwu ka m ji aga mmhh
Opupu na mbta m
Nna biko zoputa kwam
Na aka ndi iro
Biko Anya ha afukwalam
Ufodu si na ha go choro i dika mu
Mana eme sia fa ana a-mum amu
Fa si na munya ejelu mahadum
Nam si na asi ngwa yiri copper shun
Nke onye n'eme ya mesie ya ike
Na enu uwa maka echi di ime
Nke onye ji ya jisie ya ike
N'enu uwa nu maka oda adighi ide
Uwa bu nsolu be nsulu be
Oneye m'echi
Okwa chi n'eme eze ehh
Okwa chi n'enye aku nu ba
Okwa chi n'enye aku nu ba
Abakwa na ife nku uwa
Abakwa na ife nku uwa
Okwa chi n'enye aku nu ba
Okwa chi n'enye aku nu ba oo
Abakwa na ife nku uwa
Abakwa na ife nku uwa oh oh
Nwanne kupuru m
Ka mmetu onu
Nwanne kupulu m
Ka mbile ndu
Nwanne kupulu m
Kam lacha oil
Obu mu gbulu jesu
Onye ozioma ekwu ozo eme ozo
Mpa kee ije gi
Uwa bu uwa chukwu
Mana onwelu onye di nso
Akaraka si na chi
Uba si na chi
Onye egbule onwe ya
Ina anu ka mu n'ekwu
Okwa chi n'enye aku nu ba
Okwa chi n'enye aku nu ba
Abakwa na ife nku uwa
Abakwa na ife nku uwa
Okwa chi n'enye aku nu ba
Okwa chi n'enye aku nu ba
Abakwa na ife nku uwa
Abakwa na ife nku uwa
Mmhhh
Acho ima ga ama ta kwam
Onye n'ekwero ga ekwete kwa
Onu mmuo nso ngwa gbakota
Jabanero nwa nma nwa abiriba
Ebelebe egbuo la
Ebelebe egbuo la
Ebelebe egbuo la
Ebelebe egbuo la
Ufodu si na fa ga acho idi ka mu
Mana eme sia fa ana amum amu
Fa si na munwa ejelu mahadum
Nam si na asi ngwa yiri copper shun
Jabanero
Onye egwu
Ina anu ka mu ne'ekwu
Onye Egbula Onwe ya, uwa bu uwa chukwu

