kal afrorock mmandu [original] şarkı sözleri

Achọrọ m ịma Ma enwere onye ị na ahu Ahụtụbe mụ, asa nwa igbo dị ka gị nụ, yeah Asa ịdị ọkụ Ụdị ka ihe m na achọ nụ Onye m ga eji emee ọnụ Ezigbo mmandụ, yeah I love the way you are Ezigbo mmandụ, yeah Most beautiful girl by far Ezigbo mmandụ, yeah Your culture style is fly Ezigbo mmandụ, yeah Girl, I want you to be mine Ezigbo mma ahh-aah-aah Aah-ahh-ah-aah Ahh-aah-aah Aah-ahh-ah-aah Ezigbo mmandụ Kedị ebee ala igbo ishiri bia Kowaa ra nụ mu ka m mara You already know I'm tryna slide with you, yeah Ain't no doubt when I ride, I ride right with you, yeah Drop a 100k on your bank account, yeah All your ex-boyfriends can't mess around with me, yeah Asa ịdị ọkụ Ụdị ka ihe m na achọ nụ Onye m ga eji emee ọnụ, yeah Ezigbo mmandụ, yeah Girl, I love the way you are Ezigbo mmandụ, yeah The most beautiful girl by far Ezigbo mmandụ, yeah Your culture style is fly Ezigbo mmandụ, yeah Girl, I want you to be mine Ezigbo mma ahh-aah-aah (oh, ezigbo mmandụ, yeah) Aah-ahh-ah-aah (oh, oh-oh-oh, yeah) Ahh-aah-aah (mmama, mmama, yeah) Aah-ahh-ah-aah Ezigbo mmandụ Ezigbo mmandụ, yeah Ị na acha ka kpakpando Ezigbo mmandụ, yeah Ị na acha ka kpakpando, yeah Ezigbo mmandụ, yeah
Sanatçı: Kal Afrorock
Türü: Belirtilmemiş
Ajans/Yapımcı: Belirtilmemiş
Şarkı Süresi: 3:32
Toplam: kayıtlı şarkı sözü
Kal Afrorock hakkında bilgi girilmemiş.

Fotoğrafı