kaygee last plate (oguegbu) şarkı sözleri
Ife m mfulu n'ogbe bu ife melu m ji wee chabazie Anya n'odi m egwu o
Nwa muna ya so guko akwukwo si m n'ogbaga Zikwa akwuna , odikwa egwu o
God is fighting all my hidden battles,anyi ga enwe mmeri ka Emeka odumegwu
Icholu ima Afa m ,I am KayGee Kingsley ikenna Oguegbu oh
Oguegbu
Agha agaghi eri m o
Oguegbu
Agha agaghi eri anyi o
Oguegbu
Agha agaghi eri m o
Oguegbu
Agha agaghi eri anyi o
Oguegbu
Agha agaghi eri m o
Oguegbu
Agha agaghi eri anyi o
Oguegbu
Agha agaghi eri m o
Oguegbu
Agha agaghi eri anyi o
Ife m mfulu n'ogbe bu ife melu m ji wee chabazie Anya n'odi m egwu o
Imana odimegwu oh
Nwa muna ya so guko akwukwo si m n'ogbaga Zikwa akwuna , odikwa egwu o
Ije uwa adimegwu oh
God is fighting all my hidden battles,anyi ga enwe mmeri ka Emeka odumegwu oh
Icholu ima Afa m ,I am KayGee Kingsley ikenna Oguegbu oh
Oguegbu