kcp2 kwechiri şarkı sözleri
Eternal africa
Always onpoint
Nzogbu enyi mba enyi
Nzogbu nzogbu eyin mba enyi
Eyin mba enyi
Nzogbu nzogbu eyin mba enyi
Anyi ga ekwechiri hhm
Anyi ga ekwechiri
Imana this year
We no go gree for any man
Anyi ga ekwechiri hhm
Anyi ga ekwechiri
Imana this year
We no go gree for any man
Nwanne biko kwechiri
P2 ndi mbu kwechiri
Nde nili sim na fa mankwe
Ugbua fancha kweziri
konkom
Ada si ndo
Nnemu simu chuba the doe
So this year nga ekwechiri
Until nrulo my world ka glo
Ka opo
Ina amu amu
Ewe ego umuasa aghuo gi amu
You don't wish to be in my past
Mba umu okoko a juru eyemu ohu
Tinubu kwechiri
Even peter obi self kwechiburu
If you really want to see the light
Naija unu ga ekwechiri
Always onpoint
Anyi ga ekwechiri hhm
Anyi ga ekwechiri
Imana this year
We no go gree for any man
Anyi ga ekwechiri hhm
Anyi ga ekwechiri
Imana this year
We no go gree for any man
Ezomu ukwu nzogwara gi
Ena ra shi self
We no go gree for any man
Na ebe kwan
We no go gree for any man
Enazu afia kwechiri
Afia gana azu kwechiri
Enatu uru kwechiri
Mghada ga kwu ugwo kwechiri
This year nga ekwechiri
Nwanne biko kwechiri
Ife obula inachu kwechiri
Okwere ma okwero kwechiri
Nzogbu enyi mba enyi
Nzogbu nzogbu enyi mba enyi
Nzogbu enyi mba enyi
Nzogbu nzogbu eyin mba enyi
Nzogbu enyi mba enyi
Nzogbu nzogbu enyi mba enyi
Nzogbu enyi mba enyi
Nzogbu nzogbu eyin mba enyi
Anyi ga ekwechiri hhm
Anyi ga ekwechiri
Imana this year
We no go gree for any man
Anyi ga ekwechiri hhm
Anyi ga ekwechiri
Imana this year
We no go gree for any man
Kcp2
Spyritmyx