t-dazzlin ajawele şarkı sözleri
T-Dazzlin
It's Segzy on the beat
Asi na agbaka m mbo bu ego nri
Chukwu okike nekwa umu gi gozie ooh
Asi na ogaranyanu na-esi na chi
Chukwu okike nekwa umu gi banye anyi ike
Shai!
N'iru n'iru ka anyi n'aga
Agamnirunu ka anyi n'ayo
Ego mbute ka anyi n'acho
Ihe oma ihe oma ka anyi n'ayo
Ngwanu kwakulu naba
Ubiam kwakulu naba
Ngwanu kwakulu naba
Onwu ike kwakulu naba
Ngwanu kwakulu naba
Ihe isi ike kwakulu naba
Ngwanu kwakulu naba
Onwu ike kwakulu naba
Aah aaah aaah (aah aah aah)
Ije awele (ije awele)
Ajawele wele ka anyi na-achu
Ngwanu chubaya
(Ajawele wele ka anyi na-achu)
Onwu ike chubaya
(Ajawele wele ka anyi na-achu)
Ihe isi ike chubaya
(Ajawele wele ka anyi na-achu)
Onwu ike chubaya
(Ajawele wele ka anyi na-achu)
Akpoba elenyi chubaya
(Ajawele wele ka anyi na-achu)
Onwu ike chubaya
(Ajawele wele ka anyi na-achu)
Mmmmm mmmm mmm
Mmmmm mmmm mmm
Onye si n'anyi ama adi
O ga-ewere ana selu mmiri
Maka ochu nwa okuko nwenu ada
Nwa okuko enweru mwo mwo oso
Anyi gbuo n'iru anyi ga-egbute
Anyi gbue n'azu anyi ga-egbute
N'iru n'iru ka anyi n'aga
Agamnirunu ka anyi n'ayo
Ego mbute ka anyi n'acho
Ihe oma ihe oma ka anyi n'ayo
Ngwanu kwakulu naba
Ubiam kwakulu naba
Ngwanu kwakulu naba
Onwu ike kwakulu naba
Ngwanu kwakulu naba
Ihe isi ike kwakulu naba
Ngwanu kwakulu naba
Onwu ike kwakulu naba
Aah aaah aaah (aah aah aah)
Ije awele (ije awele)
Ajawele wele ka anyi na-achu
Ngwanu chubaya
(Ajawele wele ka anyi na-achu)
Onwu ike chubaya
(Ajawele wele ka anyi na-achu)
Ihe isi ike chubaya
(Ajawele wele ka anyi na-achu)
Onwu ike chubaya
(Ajawele wele ka anyi na-achu)
Akpoba elenyi chubaya
(Ajawele wele ka anyi na-achu)
Onwu ike chubaya
(Ajawele wele ka anyi na-achu)
Mmmmm mmmm mmm
Mmmmm mmmm mmm
Igbo ekene m unu
Okwa T-Dazzlin na-ekwu
Eeh nke onye ji nya zeru
Asi m na oga-adili anyi niile na mma
O ga-adili anyi mma n'afor
O ga-adili anyi mma n'eke
O ga-adili anyi mma n'oye
O ga-adili anyi mma na nkwo
Eeh, anyi ga n'eje n'abata
Agamniru ga-abu nke anyi
Anyi gbue n'iru anyi ga-egbute
Anyi gbue n'azu anyi ga-egbutekwa
Igbo ka-anyi funu onwe anyi na anya
Mmm, onye ayana nwanne ya
Maka na igbo nine bu ofu
Onye jebe nya ruo uno
Maka aku ruo uno, amara onye kpataliya
Oga-adili anyi nine mma ooh
(Iseeeeeh!!!)
(It's Majik Mix)