ìfé úrù dìá şarkı sözleri

Ije Eheee Yoo yoo yoo (E lee lee lee mama mama mama mama ooo yah yah yah yah ) Yoo yoo yoo Uru dị a oh uru dị a oh As I dey work for my money Na so I dey like to chop Make e dey show for my body Person wey dey alive na him dey chop I don call my nwa baby Even my guys them don involve I say tonight n'ogo easy My bank account go know wassup Ụwa mụ asọgbuela mụ Echekasi na onwe gị oh Ndụ ọma atọgbuela mụ Echekasi na onwe gị oh (Ai )Yoo yoo yoo Yoo yoo yoo Yoo yoo yoo Uru dị a oh uru dị a oh Gịnị ka ịchọrọ Akụ n' ụba bụ ihe ịchọrọ Nya ka iji esogbulu ọnwe gị yo yooo Ịna akpayali jee nọdi ọdụ o Inaa anụ ntị Ije nwoke adirọkwa nụ ọfele wahala plenty Ifeọma adịghị egbu-egbu Ụwa ọma adịghị atụ m egwu Nwanne m egbu kwa na ọnwe gị o Yooo yooo, yooo yooo Advice m n’enye umu guys bu no dey do pass yourself oowee Advice m n’enye umu guys bu no go do pass yourself oowee If you do pass yourself owee Ife iga n’afu bu so gobe If you do pass yourself owee Ife iga n’afu bu so gobe *Life bu nwayo nwayo them take dey follow am Nke gi naa gi n’iyi nowhere to borrow am Even ndi ji ego sef kacha nwee problem Anything inwelu findia joy through them *Amam na anyi no in a wuu system Kama iga ezu ori n’ otu jekwa buru system Anyincha bu mmadu ma Muslim na Christian Show love onwero ife owepuu gi na system (Ai )Yoo yoo yoo Yoo yoo yoo Yoo yoo yoo Uru dị a oh uru dị a oh (Ai )Yoo yoo yoo Yoo yoo yoo Yoo yoo yoo Uru dị a oh uru dị a oh
Sanatçı: ÌFÉ
Türü: Belirtilmemiş
Ajans/Yapımcı: Belirtilmemiş
Şarkı Süresi: 2:26
Toplam: kayıtlı şarkı sözü
ÌFÉ hakkında bilgi girilmemiş.

Fotoğrafı